Gbanwee otú ọ ga-esi egosi

Họrọ asụsụ

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'Isiokwu

Ndịàmà Jehova

Igbo

Ihe A Na-eme n’Ụlọ Ọrụ Anyị na Oge E Ji Aga Elegharị Anya Ebe Ahụ

Obi ga-adị anyị ụtọ ma ị gaa legharịa anya n’ụlọ ọrụ anyị dị iche iche nakwa n’ebe ndị anyị na-ebi akwụkwọ. Ebe a ka ị ga-anọ achọpụta ebe ụlọ ọrụ anyị dị na oge ndị ọbịa ji aga elegharị anya ebe ahụ.

 

Madagascar

Vavolombelon’i Jehovah

Lot 1207 MC

Mandrosoa

105 IVATO

MADAGASCAR

+261 2022-44837

+261 3302-44837 (Ekwentị)

Oge E Ji Akpọgharị Ndị Ọbịa

Mọnde ruo Fraịdee

7:30 ụtụtụ ruo 11:00 ụtụtụ na 1:00 ehihie ruo 4:00 mgbede

Ọ na-ewe otu awa

Ihe A Na-eme

A na-asụgharị akwụkwọ anyị ndị e ji amụ Baịbụl n’asụsụ Malagasy, Tankarana, Tandroy, na Vezo. A na-emepụtakwa ihe ndị a na-egere egere n’asụsụ Malagasy. A na-ahazi ọrụ ọgbakọ Ndịàmà Jehova ruru narị isii na-arụ na Madagascar. Kwa ọnwa, a na-ebupụ akwụkwọ ruru narị puku abụọ na puku iri asaa, ya na magazin ruru narị puku isii.

Danloduo akwụkwọ ga-akọkwuru gị ihe ndị ọzọ.