Gbanwee otú ọ ga-esi egosi

Họrọ asụsụ

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'Isiokwu

Ndịàmà Jehova

Igbo

Ihe A Na-eme n’Ụlọ Ọrụ Anyị na Oge E Ji Aga Elegharị Anya Ebe Ahụ

Obi ga-adị anyị ụtọ ma ị gaa legharịa anya n’ụlọ ọrụ anyị dị iche iche nakwa n’ebe ndị anyị na-ebi akwụkwọ. Ebe a ka ị ga-anọ achọpụta ebe ụlọ ọrụ anyị dị na oge ndị ọbịa ji aga elegharị anya ebe ahụ.

Korea

Sindumangok-ro 73, Gongdo-eup

Anseong-si, Gyeonggi-do

REPUBLIC OF KOREA

+82 31-690-0033

Oge E Ji Akpọgharị Ndị Ọbịa

Mọnde ruo Fraịdee

8:00 ụtụtụ ruo 11:00 ụtụtụ na 1:00 ehihie ruo 4:00 mgbede

Ọ na-ewe awa abụọ

Ihe A Na-eme

Kwa afọ, a na-ebi magazin ruru nde iri na asatọ n’asụsụ isii, na-ebupụkwa akwụkwọ ga-eju gwongworo iri asatọ na ise. A na-asụgharịkwa akwụkwọ anyị n’asụsụ Korean nakwa n’Asụsụ Ndị Ogbi nke Korea, na-emepụtakwara ndị ogbi vidio.

Danloduo akwụkwọ ga-akọkwuru gị ihe ndị ọzọ.