Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Ndịàmà Jehova

Igbo

Ihe A Na-eme n’Ụlọ Ọrụ Anyị na Oge E Ji Aga Elegharị Anya Ebe Ahụ

Obi ga-adị anyị ụtọ ma ị gaa legharịa anya n’ụlọ ọrụ anyị dị iche iche nakwa n’ebe ndị anyị na-ebi akwụkwọ. Ebe a ka ị ga-anọ achọpụta ebe ụlọ ọrụ anyị dị na oge ndị ọbịa ji aga elegharị anya ebe ahụ.

Italy

Congregazione Cristiana Dei Testimoni di Geova

Via della Bufalotta 1281

I-00138 ROME RM

ITALY

+39 06-872941

Oge E Ji Akpọgharị Ndị Ọbịa

Mọnde ruo Fraịdee

8:00 ụtụtụ ruo 10:30 ụtụtụ na 1:00 ehihie ruo 3:30 ehihie

Ọ na-ewe otu awa

Ihe A Na-eme

A na-asụgharị akwụkwọ anyị ndị e ji amụ Baịbụl n’asụsụ Italian na Asụsụ Ndị Ogbi nke Italy. A na-emepụtakwa vidio na ihe ndị a na-egere egere. A na-ahazi ọrụ puku ọgbakọ atọ anyị nwere n’Italy na-arụ, na-ahazikwa nke a na-arụ ná mba ndị ọzọ.

Danloduo akwụkwọ ga-akọkwuru gị ihe ndị ọzọ.