Gbanwee otú ọ ga-esi egosi

Họrọ asụsụ

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'Isiokwu

Ndịàmà Jehova

Igbo

Ihe A Na-eme n’Ụlọ Ọrụ Anyị na Oge E Ji Aga Elegharị Anya Ebe Ahụ

Obi ga-adị anyị ụtọ ma ị gaa legharịa anya n’ụlọ ọrụ anyị dị iche iche nakwa n’ebe ndị anyị na-ebi akwụkwọ. Ebe a ka ị ga-anọ achọpụta ebe ụlọ ọrụ anyị dị na oge ndị ọbịa ji aga elegharị anya ebe ahụ.

 

Hungary

BUDAPEST

Kövirózsa u. 1.

H-1163

HUNGARY

+361 401-1100

Oge E Ji Akpọgharị Ndị Ọbịa

Mọnde ruo Fraịdee

8:00 ụtụtụ ruo 11:00 ụtụtụ na 1:00 ehihie ruo 4:00 mgbede

Ọ na-ewe otu awa na nkeji iri

Ihe A Na-eme

A na-ahazi ọrụ ọgbakọ Ndịàmà Jehova karịrị narị abụọ na iri asatọ na-arụ na Hungary, na-ahazikwa otú ihe si aga n’ọgbakọ anyị na-eji asụsụ Hungarian amụ ihe na Slovakia nakwa na Ukraine. A na-asụgharị akwụkwọ anyị ndị e ji amụ Baịbụl n’asụsụ Hungarian nakwa n’asụsụ Lovári. A na-emepụta ihe ndị a na-egere egere n’asụsụ Hungarian, na-emepụtakwa vidio n’Asụsụ Ndị Ogbi nke Hungary.

Danloduo akwụkwọ ga-akọkwuru gị ihe ndị ọzọ.