Gbanwee otú ọ ga-esi egosi

Họrọ asụsụ

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'Isiokwu

Ndịàmà Jehova

Igbo

Ihe A Na-eme n’Ụlọ Ọrụ Anyị na Oge E Ji Aga Elegharị Anya Ebe Ahụ

Obi ga-adị anyị ụtọ ma ị gaa legharịa anya n’ụlọ ọrụ anyị dị iche iche nakwa n’ebe ndị anyị na-ebi akwụkwọ. Ebe a ka ị ga-anọ achọpụta ebe ụlọ ọrụ anyị dị na oge ndị ọbịa ji aga elegharị anya ebe ahụ.

 

Ghana

Nungua Police Checkpoint

Hse. No. J 348/4

Tema Beach Road

Nungua

ACCRA

GHANA

+233 30-701-0110

+233 30-2712-456

+233 30-2712-457

+233 30-2712-458

Oge E Ji Akpọgharị Ndị Ọbịa

Mọnde ruo Fraịdee

8:00 ụtụtụ ruo 11:00 ụtụtụ na 1:00 ehihie ruo 4:00 mgbede

Ọ na-ewe otu awa

Ihe A Na-eme Ebe Ahụ

A na-asụgharị akwụkwọ anyị ndị e ji amụ Baịbụl n’asụsụ Twi, Ewe, Ga, Dangme, Nzema, Frafra, and Dagaare. A na-emepụtakwa vidio na ihe ndị a na-egere egere n’asụsụ Twi, Ewe, na Ga. N’afọ ọ bụla, a na-arụ ihe ruru Ụlọ Nzukọ Alaeze iri isii. A na-ebugakwa akwụkwọ ga-eju ọtụtụ narị gwongworo n’ebe dị iche iche na Ghana.

Danloduo akwụkwọ ga-akọkwuru gị ihe ndị ọzọ.