Gbanwee otú ọ ga-esi egosi

Họrọ asụsụ

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'Isiokwu

Ndịàmà Jehova

Igbo

Ihe A Na-eme n’Ụlọ Ọrụ Anyị na Oge E Ji Aga Elegharị Anya Ebe Ahụ

Obi ga-adị anyị ụtọ ma ị gaa legharịa anya n’ụlọ ọrụ anyị dị iche iche nakwa n’ebe ndị anyị na-ebi akwụkwọ. Ebe a ka ị ga-anọ achọpụta ebe ụlọ ọrụ anyị dị na oge ndị ọbịa ji aga elegharị anya ebe ahụ.

 

Germany

Jehovas Zeugen

Am Steinfels 1

65618 SELTERS

GERMANY

+49 6483-41-0

Oge E Ji Akpọgharị Ndị Ọbịa

Mọnde ruo Fraịdee

8:00 ụtụtụ ruo 11:00 ụtụtụ na 1:00 ehihie ruo 4:00 mgbede

Ọ na-ewe awa abụọ

Ihe A Na-eme

Kwa afọ, a na-ebi nde akwụkwọ iri na asaa, na-ebikwa magazin dị otu narị nde na nde iri isii na ise. N’afọ ọ bụla kwa, a na-ebugara mba iri anọ akwụkwọ na magazin ga-eju otu puku gwongworo na otu narị gwongworo. Akwụkwọ ndị ahụ na-adị na narị asụsụ abụọ na iri asatọ.

Danloduo akwụkwọ ga-akọkwuru gị ihe ndị ọzọ.