Gbanwee otú ọ ga-esi egosi

Họrọ asụsụ

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'Isiokwu

Ndịàmà Jehova

Igbo

Ihe A Na-eme n’Ụlọ Ọrụ Anyị na Oge E Ji Aga Elegharị Anya Ebe Ahụ

Obi ga-adị anyị ụtọ ma ị gaa legharịa anya n’ụlọ ọrụ anyị dị iche iche nakwa n’ebe ndị anyị na-ebi akwụkwọ. Ebe a ka ị ga-anọ achọpụta ebe ụlọ ọrụ anyị dị na oge ndị ọbịa ji aga elegharị anya ebe ahụ.

 

Georgia

Aerodromis Dasahleba 13th Street, No. 10

BILISI, 0182

GEORGIA

+995 32-276-23-59

Oge E Ji Akpọgharị Ndị Ọbịa

Mọnde ruo Fraịdee

8:30 ụtụtụ ruo 10:30 ụtụtụ na 1:30 ehihie ruo 3:30 ehihie

Ọ na-ewe ọkara awa

Ihe A Na-eme

A na-asụgharị akwụkwọ anyị ndị e ji amụ Baịbụl n’asụsụ Azerbaijani, Georgian, na Kurdish Cyrillic. A na-emepụtakwa vidio na ihe ndị a na-egere egere n’asụsụ ndị a.

Danloduo akwụkwọ ga-akọkwuru gị ihe ndị ọzọ.