Gbanwee otú ọ ga-esi egosi

Họrọ asụsụ

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'Isiokwu

Ndịàmà Jehova

Igbo

Ihe A Na-eme n’Ụlọ Ọrụ Anyị na Oge E Ji Aga Elegharị Anya Ebe Ahụ

Obi ga-adị anyị ụtọ ma ị gaa legharịa anya n’ụlọ ọrụ anyị dị iche iche nakwa n’ebe ndị anyị na-ebi akwụkwọ. Ebe a ka ị ga-anọ achọpụta ebe ụlọ ọrụ anyị dị na oge ndị ọbịa ji aga elegharị anya ebe ahụ.

 

France

2 rue Saint-Hildevert

27400 LOUVIERS

FRANCE

+33 2-32-25-55-55

Oge E Ji Akpọgharị Ndị Ọbịa

Mọnde ruo Fraịdee

9:30 ụtụtụ ruo 2:00 ehihie

Ọ na-ewe awa abụọ

Ihe A Na-eme

A na-asụgharị akwụkwọ anyị ndị e ji amụ Baịbụl n’asụsụ anọ. A na-ahazikwa ọrụ Ndịàmà Jehova na-arụ na France, French Guiana, Guadeloupe, Martinique, Mayotte, Réunion, nakwa na Saint Pierre and Miquelon.

Danloduo akwụkwọ ga-akọkwuru gị ihe ndị ọzọ.