Gbanwee otú ọ ga-esi egosi

Họrọ asụsụ

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'Isiokwu

Ndịàmà Jehova

Igbo

Ihe A Na-eme n’Ụlọ Ọrụ Anyị na Oge E Ji Aga Elegharị Anya Ebe Ahụ

Obi ga-adị anyị ụtọ ma ị gaa legharịa anya n’ụlọ ọrụ anyị dị iche iche nakwa n’ebe ndị anyị na-ebi akwụkwọ. Ebe a ka ị ga-anọ achọpụta ebe ụlọ ọrụ anyị dị na oge ndị ọbịa ji aga elegharị anya ebe ahụ.

Finland

Puutarhatie 60

FI-01300 VANTAA

FINLAND

+358 9-825-885

Oge E Ji Akpọgharị Ndị Ọbịa

Mọnde ruo Fraịdee

8:00 ụtụtụ ruo 11:00 ụtụtụ na 1:30 ehihie ruo 4:00 mgbede

Ọ na-ewe otu awa na ọkara

Ihe A Na-eme

A na-ebi magazin, broshọ, na traktị n’ihe karịrị otu narị asụsụ. Kwa afọ, a na-ebi ha ihe karịrị nde iri atọ. A na-ebugakwara mba Russia, Lithuania, Latvia, na Estonia akwụkwọ ga-eju gwongworo iri na atọ kwa afọ.

Danloduo akwụkwọ ga-akọkwuru gị ihe ndị ọzọ.