Gbanwee otú ọ ga-esi egosi

Họrọ asụsụ

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'Isiokwu

Ndịàmà Jehova

Igbo

Ihe A Na-eme n’Ụlọ Ọrụ Anyị na Oge E Ji Aga Elegharị Anya Ebe Ahụ

Obi ga-adị anyị ụtọ ma ị gaa legharịa anya n’ụlọ ọrụ anyị dị iche iche nakwa n’ebe ndị anyị na-ebi akwụkwọ. Ebe a ka ị ga-anọ achọpụta ebe ụlọ ọrụ anyị dị na oge ndị ọbịa ji aga elegharị anya ebe ahụ.

Fiji

19 St. Fort Street

SUVA

FIJI

+679 330-4766

Oge E Ji Akpọgharị Ndị Ọbịa

Mọnde ruo Fraịdee

8:00 ụtụtụ ruo 11:00 ụtụtụ na 1:00 ehihie na 4:00 mgbede

Ọ na-ewe otu awa

Ihe A Na-eme

A na-ahazi ọrụ Ndịàmà Jehova na-arụ na Fiji, Kiribati, Tuvalu nakwa na Nauru. A na-asụgharịkwa akwụkwọ anyị ndị e ji amụ Baịbụl n’asụsụ Fijian, Kiribati, Tuvaluan, Rotuman, na Nauruan.

Danloduo akwụkwọ ga-akọkwuru gị ihe ndị ọzọ.