Gbanwee otú ọ ga-esi egosi

Họrọ asụsụ

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'Isiokwu

Ndịàmà Jehova

Igbo

Ihe A Na-eme n’Ụlọ Ọrụ Anyị na Oge E Ji Aga Elegharị Anya Ebe Ahụ

Obi ga-adị anyị ụtọ ma ị gaa legharịa anya n’ụlọ ọrụ anyị dị iche iche nakwa n’ebe ndị anyị na-ebi akwụkwọ. Ebe a ka ị ga-anọ achọpụta ebe ụlọ ọrụ anyị dị na oge ndị ọbịa ji aga elegharị anya ebe ahụ.

 

Ecuador

Sociedad de Estudiantes de la Biblia - Testigos de Jehová

Kilometer 23,5 via a la Costa (600 meters before the tollbooth)

GUAYAQUIL

ECUADOR

+593 4-371-2720

Oge E Ji Akpọgharị Ndị Ọbịa

Mọnde ruo Fraịdee

8:30 ụtụtụ ruo 10:30 ụtụtụ na 1:30 ehihie ruo 3:30 mgbede

Ọ na-ewe otu awa na ọkara

Ihe A Na-eme

A na-ahazi ọrụ narị ọgbakọ itoolu anyị nwere n’Ecuador na-arụ. A na-asụgharịkwa akwụkwọ anyị ndị e ji amụ Baịbụl n’asụsụ Quichua na ndị yiri ya. A na-asụgharịkwa akwụkwọ anyị n’Asụsụ Ndị Ogbi nke Ecuador na Shuar.

Danloduo akwụkwọ ga-akọkwuru gị ihe ndị ọzọ.