Gbanwee otú ọ ga-esi egosi

Họrọ asụsụ

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'Isiokwu

Ndịàmà Jehova

Igbo

Ihe A Na-eme n’Ụlọ Ọrụ Anyị na Oge E Ji Aga Elegharị Anya Ebe Ahụ

Obi ga-adị anyị ụtọ ma ị gaa legharịa anya n’ụlọ ọrụ anyị dị iche iche nakwa n’ebe ndị anyị na-ebi akwụkwọ. Ebe a ka ị ga-anọ achọpụta ebe ụlọ ọrụ anyị dị na oge ndị ọbịa ji aga elegharị anya ebe ahụ.

 

Dominican Republic

Autopista San Isidro #100

(Al lado de Coral Mall, Frente a Savica)

SANTO DOMINGO ESTE

DOMINICAN REPUBLIC

+1 809-595-4007

Oge E Ji Akpọgharị Ndị Ọbịa

Mọnde ruo Fraịdee

8:00 ụtụtụ ruo11:00 ụtụtụ na1:00 ehihie ruo 4:00 mgbede

Ọ na-ewe otu awa

Ihe A Na-eme

A na-ahazi ọrụ ikwusa ozi ọma Ndịàmà Jehova na-arụ na Dominican Republic. Ndị mmadụ bịa ilegharị anya n’alaka ụlọ ọrụ anyị, a na-akọrọ ha otú e si malite inwe Ndịàmà Jehova na Dominican Republic.

Danloduo akwụkwọ ga-akọkwuru gị ihe ndị ọzọ.