Gbanwee otú ọ ga-esi egosi

Họrọ asụsụ

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'Isiokwu

Ndịàmà Jehova

Igbo

Ihe A Na-eme n’Ụlọ Ọrụ Anyị na Oge E Ji Aga Elegharị Anya Ebe Ahụ

Obi ga-adị anyị ụtọ ma ị gaa legharịa anya n’ụlọ ọrụ anyị dị iche iche nakwa n’ebe ndị anyị na-ebi akwụkwọ. Ebe a ka ị ga-anọ achọpụta ebe ụlọ ọrụ anyị dị na oge ndị ọbịa ji aga elegharị anya ebe ahụ.

 

Denmark

Stenhusvej 28

DK-4300 HOLBAEK

DENMARK

+45 59-45-60-00

Oge E Ji Akpọgharị Ndị Ọbịa

Mọnde ruo Fraịdee

9:00 ụtụtụ, 10:30 ụtụtụ, 1:30 ehihie, na 3:00 ehihie

Ọ na-ewe otu awa na ọkara

Ihe A Na-eme

A na-asụgharị akwụkwọ anyị na-asụsụ Danish. Alaka ụlọ ọrụ anyị a na-ahụkwa maka ọrụ ndị nsụgharị anyị na-arụ na Faeroe Islands, Greenland, nakwa na Iceland.

Danloduo akwụkwọ ga-akọkwuru gị ihe ndị ọzọ.