Gbanwee otú ọ ga-esi egosi

Họrọ asụsụ

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'Isiokwu

Ndịàmà Jehova

Igbo

Ihe A Na-eme n’Ụlọ Ọrụ Anyị na Oge E Ji Aga Elegharị Anya Ebe Ahụ

Obi ga-adị anyị ụtọ ma ị gaa legharịa anya n’ụlọ ọrụ anyị dị iche iche nakwa n’ebe ndị anyị na-ebi akwụkwọ. Ebe a ka ị ga-anọ achọpụta ebe ụlọ ọrụ anyị dị na oge ndị ọbịa ji aga elegharị anya ebe ahụ.

 

The Democratic Republic of the Congo

75, 13e Rue, Q. Industriel

LIMETE

KINSHASA

DEMOCRATIC REPUBLIC OF THE CONGO

+243 81-555-1000

+243 99-818-9791

Oge E Ji Akpọgharị Ndị Ọbịa

Mọnde ruo Fraịdee

8:30 ụtụtụ ruo 10:30 ụtụtụ na 1:30 ehihie ruo 3:30 ehihie

Ọ na-ewe otu awa

Ihe A Na-eme

A na-asụgharị Ụlọ Nche n’asụsụ asaa, na-asụgharịkwa akwụkwọ ndị ọzọ n’asụsụ iri atọ na anọ. N’afọ ọ bụla, a na-ebupụ akwụkwọ ga-eju ihe dị ka otu narị gwongworo na gwongworo iri isii na asaa, bugara ha ihe karịrị puku ọgbakọ atọ anyị nwere na Congo Kinshasa.

Danloduo akwụkwọ ga-akọkwuru gị ihe ndị ọzọ.