Gbanwee otú ọ ga-esi egosi

Họrọ asụsụ

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'Isiokwu

Ndịàmà Jehova

Igbo

Ihe A Na-eme n’Ụlọ Ọrụ Anyị na Oge E Ji Aga Elegharị Anya Ebe Ahụ

Obi ga-adị anyị ụtọ ma ị gaa legharịa anya n’ụlọ ọrụ anyị dị iche iche nakwa n’ebe ndị anyị na-ebi akwụkwọ. Ebe a ka ị ga-anọ achọpụta ebe ụlọ ọrụ anyị dị na oge ndị ọbịa ji aga elegharị anya ebe ahụ.

Curaca̧o

Seroe Loraweg 142A

WILLEMSTAD

CURAÇAO

watchtower@cw.jw.org

+599 9-461-7528

Oge E Ji Akpọgharị Ndị Ọbịa

Mọnde ruo Fraịdee

8:00 ụtụtụ ruo 11:00 ụtụtụ na 1:15 ehihie ruo 4:00 mgbede

Ọ na-ewe otu awa

Ihe A Na-eme

A na-ahazi ọrụ Ndịàmà Jehova na-arụ n’Aruba, Bonaire na Curaçao. A na-asụgharịkwa akwụkwọ anyị ndị e ji amụ Baịbụl n’ụdị asụsụ Papiamento abụọ e nwere na Curaca̧o.

Danloduo akwụkwọ ga-akọkwuru gị ihe ndị ọzọ.