Gbanwee otú ọ ga-esi egosi

Họrọ asụsụ

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'Isiokwu

Ndịàmà Jehova

Igbo

Ihe A Na-eme n’Ụlọ Ọrụ Anyị na Oge E Ji Aga Elegharị Anya Ebe Ahụ

Obi ga-adị anyị ụtọ ma ị gaa legharịa anya n’ụlọ ọrụ anyị dị iche iche nakwa n’ebe ndị anyị na-ebi akwụkwọ. Ebe a ka ị ga-anọ achọpụta ebe ụlọ ọrụ anyị dị na oge ndị ọbịa ji aga elegharị anya ebe ahụ.

 

Croatia

Štrokinec 28

HR-10090 ZAGREB-SUSEDGRAD

CROATIA

+385 1-37-95-001

Oge E Ji Akpọgharị Ndị Ọbịa

Mọnde ruo Fraịdee

8:00 ụtụtụ ruo 11:00 ụtụtụ na 1:00 ehihie ruo 4:00 mgbede

Ọ na-ewe awa abụọ

Ihe A Na-eme

A na-ahazi ọrụ Ndịàmà Jehova nọ n’ihe karịrị ọgbakọ iri isii anyị nwere na Croatia na-arụ. Ndị mmadụ bịa ilegharị anya n’alaka ụlọ ọrụ anyị, a na-egosi ha ihe ndị mgbe ochie.

Danloduo akwụkwọ ga-akọkwuru gị ihe ndị ọzọ.