Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Ndịàmà Jehova

Igbo

Ihe A Na-eme n’Ụlọ Ọrụ Anyị na Oge E Ji Aga Elegharị Anya Ebe Ahụ

Obi ga-adị anyị ụtọ ma ị gaa legharịa anya n’ụlọ ọrụ anyị dị iche iche nakwa n’ebe ndị anyị na-ebi akwụkwọ. Ebe a ka ị ga-anọ achọpụta ebe ụlọ ọrụ anyị dị na oge ndị ọbịa ji aga elegharị anya ebe ahụ.

Côte d’Ivoire

Rue J-58 - Lot 1758

Deux-Plateaux

3ème tranche, Vallon

ABIDJAN

CÔTE D’IVOIRE

+225 2241-3606

Oge E Ji Akpọgharị Ndị Ọbịa

Mọnde ruo Fraịdee

2:00 ehihie ruo 4:00 mgbede

Ọ na-ewe otu awa

Ihe A Na-eme

A na-asụgharị akwụkwọ anyị ndị e ji amụ Baịbụl n’asụsụ Baoulé, Abbey, Attié, Bété, Gouro, Guéré, na Yacouba. A na-emepụtakwa broshọ na drama Baịbụl a na-egere egere n’ọtụtụ asụsụ.

Danloduo akwụkwọ ga-akọkwuru gị ihe ndị ọzọ.