Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Ndịàmà Jehova

Igbo

Ihe A Na-eme n’Ụlọ Ọrụ Anyị na Oge E Ji Aga Elegharị Anya Ebe Ahụ

Obi ga-adị anyị ụtọ ma ị gaa legharịa anya n’ụlọ ọrụ anyị dị iche iche nakwa n’ebe ndị anyị na-ebi akwụkwọ. Ebe a ka ị ga-anọ achọpụta ebe ụlọ ọrụ anyị dị na oge ndị ọbịa ji aga elegharị anya ebe ahụ.

Canada

13893 Highway 7

GEORGETOWN ON L7G 4S4

CANADA

+1 905-873-4100

Oge E Ji Akpọgharị Ndị Ọbịa

Mọnde ruo Fraịdee

8:00 ụtụtụ ruo 10:00 ụtụtụ na 1:00 ehihie ruo 3:00 ehihie

Ọ na-ewe awa abụọ

Ihe A Na-eme

Kwa afọ, a na-ebi magazin karịrị narị nde abụọ na nde iri ise na ise. A na-ebugakwara ọgbakọ anyị akwụkwọ ga-eju ihe karịrị otu narị gwongworo. A na-ebi akwụkwọ ndị a n’asụsụ iri asaa na asaa.

Danloduo akwụkwọ ga-akọkwuru gị ihe ndị ọzọ.