Gbanwee otú ọ ga-esi egosi

Họrọ asụsụ

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'Isiokwu

Ndịàmà Jehova

Igbo

Ihe A Na-eme n’Ụlọ Ọrụ Anyị na Oge E Ji Aga Elegharị Anya Ebe Ahụ

Obi ga-adị anyị ụtọ ma ị gaa legharịa anya n’ụlọ ọrụ anyị dị iche iche nakwa n’ebe ndị anyị na-ebi akwụkwọ. Ebe a ka ị ga-anọ achọpụta ebe ụlọ ọrụ anyị dị na oge ndị ọbịa ji aga elegharị anya ebe ahụ.

 

Cameroon

Les Témoins de Jéhovah du Cameroun

Ancienne Route SONEL

Bonamikano, Bonabéri,

DOUALA

CAMEROON

+237 3339-0250

+237 3339-2101

Oge E Ji Akpọgharị Ndị Ọbịa

Mọnde ruo Fraịdee

2:00 ehihie ruo 4:30 mgbede

Ọ na-ewe ọkara awa

Ihe A Na-eme

A na-ahazi ọrụ Ndịàmà Jehova karịrị puku iri anọ na-arụ na Cameroon, Gabon na Equatorial Guinea. A na-ebugakwara mba ise dị n’Afrịka akwụkwọ anyị.

Danloduo akwụkwọ ga-akọkwuru gị ihe ndị ọzọ.