Gbanwee otú ọ ga-esi egosi

Họrọ asụsụ

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'Isiokwu

Ndịàmà Jehova

Igbo

Ihe A Na-eme n’Ụlọ Ọrụ Anyị na Oge E Ji Aga Elegharị Anya Ebe Ahụ

Obi ga-adị anyị ụtọ ma ị gaa legharịa anya n’ụlọ ọrụ anyị dị iche iche nakwa n’ebe ndị anyị na-ebi akwụkwọ. Ebe a ka ị ga-anọ achọpụta ebe ụlọ ọrụ anyị dị na oge ndị ọbịa ji aga elegharị anya ebe ahụ.

 

Britain

Watch Tower

The Ridgeway

LONDON

NW7 1RN

ENGLAND

+44 20-8906-2211

Oge E Ji Akpọgharị Ndị Ọbịa

Mọnde ruo Fraịdee

9:45 ụtụtụ; 1:15 ehihie; 3:00 ehihie

Ọ na-ewe otu awa na ọkara

Ihe A Na-eme

A na-ebi ihe karịrị magazin na broshọ dị narị nde abụọ kwa afọ. A na-ebugakwara ha ọgbakọ anyị ndị n’ihe ruru otu narị mba. Ndị mmadụ bịa ilegharị anya n’alaka ụlọ ọrụ anyị, a na-egosi ha ihe Ndịàmà Jehova ji kwusaa ozi ọma na Britain n’oge ochie.

Danloduo akwụkwọ ga-akọkwuru gị ihe ndị ọzọ.