Gbanwee otú ọ ga-esi egosi

Họrọ asụsụ

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'Isiokwu

Ndịàmà Jehova

Igbo

Ihe A Na-eme n’Ụlọ Ọrụ Anyị na Oge E Ji Aga Elegharị Anya Ebe Ahụ

Obi ga-adị anyị ụtọ ma ị gaa legharịa anya n’ụlọ ọrụ anyị dị iche iche nakwa n’ebe ndị anyị na-ebi akwụkwọ. Ebe a ka ị ga-anọ achọpụta ebe ụlọ ọrụ anyị dị na oge ndị ọbịa ji aga elegharị anya ebe ahụ.

 

Brazil

Rodovia SP-141 - km 43

CESÁRIO LANGE-SP

18285-901

BRAZIL

+55 15-3322-9000

Oge E Ji Akpọgharị Ndị Ọbịa

Mọnde ruo Fraịdee

8:00 ụtụtụ ruo 10:00 ụtụtụ na 1:00 ehihie ruo 3:00 ehihie

Ọ na-ewe otu awa na nkeji iri anọ

Ihe A Na-eme

A na-ebi Baịbụl, akwụkwọ, na broshọ ruru nde iri atọ na isii. Kwa afọ, a na-ebupụ akwụkwọ ga-eju narị gwongworo asaa. A na-ebi akwụkwọ ndị a n’ihe karịrị asụsụ iri itoolu.

Danloduo akwụkwọ ga-akọkwuru gị ihe ndị ọzọ.