Gbanwee otú ọ ga-esi egosi

Họrọ asụsụ

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'Isiokwu

Ndịàmà Jehova

Igbo

Ihe A Na-eme n’Ụlọ Ọrụ Anyị na Oge E Ji Aga Elegharị Anya Ebe Ahụ

Obi ga-adị anyị ụtọ ma ị gaa legharịa anya n’ụlọ ọrụ anyị dị iche iche nakwa n’ebe ndị anyị na-ebi akwụkwọ. Ebe a ka ị ga-anọ achọpụta ebe ụlọ ọrụ anyị dị na oge ndị ọbịa ji aga elegharị anya ebe ahụ.

 

Barbados

Watch Tower Bible and Tract Society

Crusher Site Road

Prospect

BB 24012 ST. JAMES

BARBADOS

+1 246-438-0655

+1 246-424-9172 (Fax)

Oge E Ji Akpọgharị Ndị Ọbịa

Mọnde ruo Fraịdee

8:00 ụtụtụ ruo 11:00 ụtụtụ na 1:00 ehihie ruo 4:00 mgbede

Ọ na-ewe otu awa

Ihe A Na-eme

A na-ahazi ọrụ Ndịàmà Jehova na-arụ n’obodo asatọ buru ibu dị na Barbados, nakwa n’obodo ndị ọzọ dị ntakịrị. A na-asụgharịkwa akwụkwọ ndị anyị ji amụ Baịbụl n’asụsụ Creole.

Danloduo akwụkwọ ga-akọkwuru gị ihe ndị ọzọ.