Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Ndịàmà Jehova

Igbo

Ihe A Na-eme n’Ụlọ Ọrụ Anyị na Oge E Ji Aga Elegharị Anya Ebe Ahụ

Obi ga-adị anyị ụtọ ma ị gaa legharịa anya n’ụlọ ọrụ anyị dị iche iche nakwa n’ebe ndị anyị na-ebi akwụkwọ. Ebe a ka ị ga-anọ achọpụta ebe ụlọ ọrụ anyị dị na oge ndị ọbịa ji aga elegharị anya ebe ahụ.

Australia

12-14 Zouch Road

DENHAM COURT NSW 2565

AUSTRALIA

+61 -9829-5600

Oge E Ji Akpọgharị Ndị Ọbịa

Mọnde ruo Fraịdee

10:00 ụtụtụ ruo 12:00 ehihie na 1:00 ehihie ruo 3:00 ehihie

Ọ na-ewe awa abụọ

Ihe A Na-eme

A na-ebi magazin karịrị nde iri na asatọ n’asụsụ karịrị iri ise na ise. A na-ebugakwa ha obodo ndị dị nso n’Oké Osimiri Pasifik.

Danloduo akwụkwọ ga-akọkwuru gị ihe ndị ọzọ.