Gbanwee otú ọ ga-esi egosi

Họrọ asụsụ

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'Isiokwu

Ndịàmà Jehova

Igbo

Ihe A Na-eme n’Ụlọ Ọrụ Anyị na Oge E Ji Aga Elegharị Anya Ebe Ahụ

Obi ga-adị anyị ụtọ ma ị gaa legharịa anya n’ụlọ ọrụ anyị dị iche iche nakwa n’ebe ndị anyị na-ebi akwụkwọ. Ebe a ka ị ga-anọ achọpụta ebe ụlọ ọrụ anyị dị na oge ndị ọbịa ji aga elegharị anya ebe ahụ.

 

Argentina

Roseti 1084

C1427BVV CDAD. AUT. DE BUENOS AIRES

ARGENTINA

+54 11-4588-7900

+54 11-5093-7900

Oge E Ji Akpọgharị Ndị Ọbịa

Mọnde ruo Fraịdee

8:00 ụtụtụ ruo 11:00 ụtụtụ na 1:30 ehihie ruo 4:30 mgbede

Ọ na-ewe atọ awa

Ihe A Na-eme

A na-asụgharị akwụkwọ anyị ndị e ji amụ Baịbụl n’Asụsụ Ndị Ogbi nke Argentina, ya na asụsụ anọ ndị ọzọ a na-asụ n’Argentina. A na-ebikwa akwụkwọ anyị ndị a na-ebuga ebe dị iche iche n’Argentina na Uruguay.

Danloduo akwụkwọ ga-akọkwuru gị ihe ndị ọzọ.