Gbanwee otú ọ ga-esi egosi

Họrọ asụsụ

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'Isiokwu

Ndịàmà Jehova

Igbo

Nri Anyasị nke Onyenwe Anyị

Anyị ji obi ụtọ na-akpọ gị ka ị bịa soro anyị n’oge nri anyasị nke Onyenwe anyị. Chọpụta ebe dị gị nso anyị ga-anọ eme ya.

 

GỤKWUO GBASARA YA

Olee Otú Àjà Jizọs Chụrụ Si Bụrụ “Ihe Mgbapụta n’Ọnọdụ Ọtụtụ Mmadụ”?

Olee otú ihe mgbapụta ahụ si agbapụta ndị mmadụ n’aka mmehie?

Gịnị Mere Otú Ndịàmà Jehova Si Eme Nri Anyasị nke Onyenwe Anyị Ji Dị Iche n’Otú Chọọchị Ndị Ọzọ Si Eme Ya?

A na-akpọkwa Nri Anyasị nke Onyenwe Anyị Ncheta Ọnwụ Jizọs. Ndịàmà Jehova ejighị ya egwu egwu. Tụlee ihe Baịbụl kwuru gbasara ya.

Olee Uru Ịmụ Baịbụl Ga-abara Gị?

Baịbụl na-enyere ọtụtụ ndị aka ịmata azịza ajụjụ ndị dị ezigbo mkpa. Ị̀ ga-achọ ka Baịbụl nyere gị aka?