Gaa n'Isiokwu

Mgbakọ Ukwu Ndịàmà Jehova nke Afọ 2020: “Na-aṅụrịnụ Ọṅụ Mgbe Niile”

Mgbakọ Ukwu Ndịàmà Jehova nke Afọ 2020: “Na-aṅụrịnụ Ọṅụ Mgbe Niile”

Ị ka nwere ike ịna-enwe ezigbo obi ụtọ n’agbanyeghị na nsogbu juru n’ụwa a. Gbalịa gaa mgbakọ ukwu anyị ga-enwe n’afọ 2020 ka ị mụta otú ị ga-esi na-aṅụrị ọṅụ mgbe niile.