Gaa n'Isiokwu

Ndịàmà Jehova

Họrọ asụsụ Igbo

Ihe Ụfọdụ Si na Fim Bụ́ Akụkọ Josaya: Hụ Jehova n’Anya; Kpọọ Ihe Ọjọọ Asị

Ihe Ụfọdụ Si na Fim Bụ́ Akụkọ Josaya: Hụ Jehova n’Anya; Kpọọ Ihe Ọjọọ Asị

Mgbe Eze Josaya na-eto eto, ndị obodo ya anaghịzi efe Jehova. Ọ ga-ekpebi ma ọ̀ ga-agba ha nkịtị ka ha nọgide na-efe arụsị ma ọ̀ ga-enyere ha aka ka ha maliteghachi ife Jehova.