Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Ndịàmà Jehova

Igbo

Gbaa Mbọ Gaa Mgbakọ Ukwu Ndịàmà Jehova

Gbaa Mbọ Gaa Mgbakọ Ukwu Ndịàmà Jehova

Ọtụtụ ndị taa nwere nsogbu ndị ha na ha na-alụ. Ma Baịbụl gwara anyị ‘Adala Mbà.’ Mgbakọ Ukwu Ndịàmà Jehova nke afọ a ga-egosi anyị ihe anyị ga-eme ka ndụ na-atọ anyị ụtọ ugbu a nakwa n’ọdịnihu.

 

GỤKWUO GBASARA YA

OLE NDỊ NA-EME UCHE JEHOVA TAA?

Gịnị Mere Anyị Ji Aga Mgbakọ?

Kwa afọ, anyị na-aga mgbakọ ugboro atọ. Olee uru anyị na-erite ma anyị gaa mgbakọ ndị a?