Nnọkọ Ndị Pụrụ Iche Anyị Na-enwe
NNỌKỌ NDỊ PỤRỤ ICHE ANYỊ NA-ENWE
Mgbakọ E Nwere na Rom n’Asụsụ Tigalọg “Ejikọtala Anyị Ọnụ Ọzọ”
Mgbakọ a e nwere na Rom bụ mgbakọ abalị atọ mbụ ọtụtụ puku Ndịàmà Jehova na-asụ Tigalọg nwere n’asụsụ ha.
NNỌKỌ NDỊ PỤRỤ ICHE ANYỊ NA-ENWE
Mgbakọ E Nwere na Rom n’Asụsụ Tigalọg “Ejikọtala Anyị Ọnụ Ọzọ”
Mgbakọ a e nwere na Rom bụ mgbakọ abalị atọ mbụ ọtụtụ puku Ndịàmà Jehova na-asụ Tigalọg nwere n’asụsụ ha.
Vidio: Ihe Ndị E Mere ná Nnọkọ A Na-enwe Kwa Afọ—Ọktoba 2012
Ndị si ná mba dị iche iche bịara nnọkọ Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania na-enwe kwa afọ, nke otu narị na iri abụọ na asatọ ya.
Vidio: Ihe Ndị E Mere n’Ememme Ngụcha Akwụkwọ Gilied nke Klas 133
Lee vidio a ka ị hụ ihe ụfọdụ e mere n’ụbọchị ngụcha akwụkwọ Gilied nke klas 133.
Ememme Ngụcha Akwụkwọ Gilied nke Klas 133
Ụmụ akwụkwọ si ebe dị iche iche ejirila ọnwa ise mụọ Baịbụl nke ọma. Gụọ gbasara ihe ndị e mere n’ememme ngụcha akwụkwọ ha.