Gbanwee otú ọ ga-esi egosi

Họrọ asụsụ

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'Isiokwu

Ndịàmà Jehova

Igbo

Ndịàmà Jehova Na-eji Otu Obi Arụ Ọrụ

Ndịàmà Jehova Na-eji Otu Obi Arụ Ọrụ

Ndịàmà Jehova na-ese ụlọ ebe ndị ha na-anọ efe Chineke n’ụwa niile. Ọ bụkwa ha na-arụ ma na-elekọta ha. Lee vidio a ka ị hụ otú ha si jiri otu obi na-arụ ọrụ a n’ụwa niile n’agbanyeghị na ha si n’obodo dị iche iche, na-asụkwa asụsụ dị iche iche.

GỤKWUO GBASARA YA

Gịnị Mere Ndịàmà Jehova Ji Arụ Ụlọ Nzukọ Alaeze? Oleekwa Otú E Si Enweta Ego E Ji Arụ Ha?

Gịnị mere anyị ji akpọ ebe anyị na-anọ efe Chineke Ụlọ Nzukọ Alaeze? Chọpụta otú ụlọ ndị a si abara ọgbakọ Ndịàmà Jehova uru.