Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Ndịàmà Jehova

Igbo

Ike Okpukpe Gwụrụ M

Otu nwoke aha ya bụ Tom chọrọ ife Chineke. Ma, ihe ndị a na-eme n’okpukpe gwụrụ ya ike. Olee otú ịmụ Baịbụl si nyere ya aka ịchọta Chineke?

M Na-akwanyeziri Onwe M na Ụmụ Nwaanyị Ùgwù

Ihe Joseph Ehrenbogen gụtara na Baịbụl nyeere ya aka ịgbanwe ndụ ya kpamkpam.

Ife Jehova Na-eme Ka mmadụ Dị Ike

Otu amaokwu Baịbụl mere ka obi sie Hércules ike na ọ ga-akwụsịli ịna-ewe iwe ọkụ ma na-ejide onwe ya, na-ahụkwukwa ndị ọzọ n’anya.

Jehova Emeerela M Ọtụtụ Ihe Ọma

Olee ihe Baịbụl na-akụzi nke nyeere Crystal, bụ́ onye e dinara mgbe ọ dị obere, aka ka ya na Chineke dị ná mma, ndụ ya abaakwa uru?

Ime Ihe Baịbụl Kwuru

Ndụ M Na-ebi Gwụrụ M Ike

Dmitry Korshunov bụbu onye aṅụrụma. Ma, o bidoro gụwa Baịbụl kwa ụbọchị. Lee vidio a ka ị mata ihe mere o ji gbanwee ndụ ya kpamkpam.

Aka M Ka M Ji Ahụ Ụzọ

Nwanna James Ryan bụ otu n’ime Ndịàmà Jehova. Ọ dara ogbi kemgbe a mụrụ ya, e mechaa ya ekpuo ìsì. Olee ihe nyeere ya aka ịna-enwe obi ụtọ?

Ndịàmà Jehova Na-aka Agbake Ngwa Ngwa n’Ihi na Ha Anaghị Ekwe Ka A Mịnye Ha Ọbara

Akụkọ ndị a nụrụ gosiri na ndị ọrịa na-ekweghị ka a mịnye ha ọbara na-akacha agbake, ha anaghịkwa anọte aka n’ụlọ ọgwụ.

M Na-eji Égbè M Aga Ebe Ọ Bụla M Na-aga

Annunziato Lugarà nọbu n’òtù ndị na-eme ihe ike, ma ndụ ya gbanwere mgbe ọ gara n’ebe Ndịàmà Jehova na-amụ ihe.

Otú Otu Nwaanyị Si Kwụsị Ikpe Okpukpe Ndị Juu

Gịnị mere Racquel Hall ji kwere na Jizọs bụ Mesaya ọ na-atụ anya ya kemgbe?

Ọ Bịara Doo M Anya na Jehova Na-eme Ebere Ma Na-agbaghara Mmehie

Igwu ndị mmadụ wayo riri Normand Pelletier ahụ́ ka ebe ọgwụ ọjọọ riri mmadụ ahụ́. Ma, anya mmiri gbara ya mgbe ọ gụrụ otu ihe e dere na Baịbụl.

“M Malitere Ichesi Echiche Ike Ma Ò nwere Uru Ndụ M Na-ebi Baara M”

Gụọ banyere otú Baịbụl si nyere otu nwoke aka ịgbanwe àgwà ọjọọ ya na otú o si eche echiche ka o nwee ike ime ihe dị Chineke mma.