Gbanwee otú ọ ga-esi egosi

Họrọ asụsụ

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'Isiokwu

Ndịàmà Jehova

Igbo

Chebe Ụmụ Gị

Chebe Ụmụ Gị

Ndịàmà Jehova mepụtara vidio a n’asụsụ Bekee na n’asụsụ Spanish n’afọ 2002. Ha ejirila ya nyere ndị nne na nna aka ichebe ụmụ ha ka ha ghara ịdaba n’aka ndị na-emetọ ụmụaka.

GỤKWUO GBASARA YA

Nyere Nwa Gị Aka Ka Ọ Kpachara Anya n’Ịntanet

Olee otú ị ga-esi kụziere nwa gị ka o jiri aka ya na-amata ihe ndị dị mma na ihe ndị na-adịghị mma?