Gbanwee otú ọ ga-esi egosi

Họrọ asụsụ

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'Isiokwu

Ndịàmà Jehova

Igbo

Ndị E Nyere Ọrụ Ịsụgharị “Okwu Dị Nsọ nke Chineke”—Ndị Rom 3:2

Ndị E Nyere Ọrụ Ịsụgharị “Okwu Dị Nsọ nke Chineke”—Ndị Rom 3:2

E nwere ọtụtụ Baịbụl mmadụ ga-agụ gụta eziokwu Chineke. Ndịàmà Jehova ejirikwala Baịbụl ndị a kwusaa ozi ọma kemgbe ọtụtụ afọ gara aga. Ma, gịnị mere ha ji bido sụgharịwa Baịbụl nke ha n’asụsụ Bekee a na-asụ ugbu a? Olee uru ndị ọ barala? Lee vidio a aha ya bụ Ndị E Nyere Ọrụ Ịsụgharị “Okwu Dị Nsọ nke Chineke”Ndị Rom 3:2 ka ị mata azịza ajụjụ ndị a.