Gbanwee otú ọ ga-esi egosi

Họrọ asụsụ

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'Isiokwu

Ndịàmà Jehova

Igbo

Olee Otú E Si Hazie Ọgbakọ Unu?

Olee Otú E Si Hazie Ọgbakọ Unu?

E nwere ndị a na-akpọ ndị okenye n’ọgbakọ anyị. Ọ bụ ha na-ahụ maka otú ihe si aga n’ọgbakọ ọ bụla. A na-ejikọta ihe dị ka ọgbakọ iri abụọ, ha aghọọ otu sekit. A na-ejikọtakwa ihe dị ka sekit iri, ha aghọọ otu distrikti. E nwere ndị okenye na-aga eleta ọgbakọ dị iche iche. A na-akpọ ụfọdụ n’ime ha ndị nlekọta sekit, na-akpọ ndị nke ọzọ ndị nlekọta distrikti. O nwere ndị anyị na-akpọ Òtù Na-achị Isi. Ha bụ ndị nọterela aka n’ọgbakọ Ndịàmà Jehova. Ọ bụ hanwa na-esi na Baịbụl ewepụta ihe a na-akụziri Ndịàmà Jehova niile. Ha nọ n’isi ụlọ ọrụ anyị dị na Bruklin, Niu Yọk.—Ọrụ Ndịozi 15:23-29; 1 Timoti 3:1-7.

GỤKWUO GBASARA YA

Olee Uru Ị Ga-erite ma Ị Bịa Ọmụmụ Ihe Anyị?

Ihe anyị kwo aga ọmụmụ ihe bụ ka anyị mụọ Baịbụl, gbaakwa ụmụnna anyị ume. Anyị ga-eji obi anyị niile nabata gị.

Ndịàmà Jehova Hà Nwere Ndị Pastọ?

Ànyị nwere ndị pastọ? Ole ndị na-eje ozi n’ọgbakọ anyị?

Gịnị Ka A Na-eme n’Ụlọ Nzukọ Alaeze?

Lee vidio a ka ị hụ ihe a na-eme na ya.