Gaa n'Isiokwu

Aka M Ka M Ji Ahụ Ụzọ

Aka M Ka M Ji Ahụ Ụzọ

Lee vidio a ka ị mata banyere otu nwanna aha bụ James Ryan. Ọ bụ onye ogbi kemgbe a mụrụ ya, e mechaa ya ekpuo ìsì. Ị ga-ahụ ihe mere o ji chee na o nweghị ihe ọ bụla funahụrụ ya ebe o bụ na ndị ezinụlọ ya na ndị ọgbakọ a ya na-enyere ya aka.

a Ọ bụ sọsọ James bụ onyeàmà Jehova n’ezinụlọ hà.