Ihe Akwụkwọ Esta Na-ekwu
Mụta otú ihe si dịrị n’oge e dere akwụkwọ Esta, ihe ndị mere n’oge ahụ nakwa uru akwụkwọ a bara. Ọ kọrọ otú Esta si kata obi gbachitere ndị Chineke.