Ihe Akwụkwọ Daniel Na-ekwu
Lee vidio a ka ị hụ ihe akwụkwọ Daniel na-ekwu. Daniel buru amụma gbasara otú mba dị iche iche ga-achị ụwa ga-esi malite na otú ha ga-esi daa, malite ná mba Babịlọn ruo na nke ga na-achị n’oge ikpeazụ mgbe Alaeze Chineke ga-achịwa ụwa.