Gaa n'Isiokwu

Gaa n'ebe e dere isiokwu ndị dị na ya

Ndịàmà Jehova

Họrọ asụsụ Igbo

Akụkọ Josaya: Hụ Jehova n’Anya; Kpọọ Ihe Ọjọọ Asị—Agba nke Mbụ

Akụkọ Josaya: Hụ Jehova n’Anya; Kpọọ Ihe Ọjọọ Asị—Agba nke Mbụ

Josaya tolitere ná mba kwụsịrịla ife Chineke. Mgbe ọ na-etolite, ọtụtụ ndị nọ ya nso na-efe Bel. Ọ̀ ga-ahapụ ime ka ndị ọzọ ma kpebisie ike ime ihe ziri ezi?