Igbo
Ọ̀ Bụ Eziokwu na Chineke Na-ata Ndị Ajọ Omume Ahụhụ n’Ọkụ Ala Mmụọ?
https://cms-imgp.jw-cdn.org/img/p/1102020415/univ/art/1102020415_univ_sqr_xl.jpg
ebtv

Ọ̀ Bụ Eziokwu na Chineke Na-ata Ndị Ajọ Omume Ahụhụ n’Ọkụ Ala Mmụọ?

Ọ̀ Bụ Eziokwu na Chineke Na-ata Ndị Ajọ Omume Ahụhụ n’Ọkụ Ala Mmụọ?

Ọtụtụ okpukpe na-akụziri ndị mmadụ na Chineke na-ata ndị ọjọọ ahụhụ ruo mgbe ebighị ebi n’ọkụ ala mmụọ ma ha nwụọ. Ihe a ha na-akụzi ọ̀ bụ eziokwu?