IHE NDỊ DỊ EZIGBO MKPA BAỊBỤl NA-AKỤZI

Uche Ònye Ka E Dere na Baịbụl?

Igbo
Uche Ònye Ka E Dere na Baịbụl?
https://cms-imgp.jw-cdn.org/img/p/502016852/univ/art/502016852_univ_sqr_xl.jpg

Uche Ònye Ka E Dere na Baịbụl?

Uche Ònye Ka E Dere na Baịbụl?

Ebe ọ bụ ụmụ mmadụ dere Baịbụl, gịnịzi mere e ji akpọ ya “okwu Chineke”? (1 Ndị Tesalonaịka 2:13) Olee otú Chineke si gwa ụmụ mmadụ uche ya?