Gịnị Bụ Alaeze Chineke?

Gịnị Bụ Alaeze Chineke?

Jizọs kụziri gbasara Alaeze Chineke karịa otú ọ kụziri gbasara ihe ọ bụla ọzọ. Gịnị bụ Alaeze Chineke? Olee uru ọ ga-abara anyị?