IHE NDỊ DỊ EZIGBO MKPA BAỊBỤl NA-AKỤZI

Chineke Ò Nwere Aha?

Igbo
Chineke Ò Nwere Aha?
https://cms-imgp.jw-cdn.org/img/p/502014331/univ/art/502014331_univ_sqr_xl.jpg

Chineke Ò Nwere Aha?

Chineke Ò Nwere Aha?

E nwere ọtụtụ aha a na-etu Chineke. Ụfọdụ n’ime ha bụ Nna, Onye Okike, na Onyenwe anyị. (Matiu 6:9; Ekliziastis 12:1; Daniel 2:​47) Ma, ò nwere aha ọ gụrụ onwe ya?