Igbo
Olee Otú M Ga-esi Eme Ka Mụ na Mpa M na Mma M Na-ekwurịta Okwu?
https://cms-imgp.jw-cdn.org/img/p/502700100/univ/art/502700100_univ_sqr_xl.jpg
mtl

Ihe Mere Mgbe M Na-eto Eto—Olee Otú M Ga-esi Eme Ka Mụ na Mpa M na Mma M Na-ekwurịta Okwu?

Ihe Mere Mgbe M Na-eto Eto—Olee Otú M Ga-esi Eme Ka Mụ na Mpa M na Mma M Na-ekwurịta Okwu?

Chọpụta otú Esther na Partik si mee ka ha na nne na nna ha na-ekwurịta okwu nke ọma, ha na ha adịkwuokwa ná mma.