Igbo
Ihe Mere M Ji Kwere—Ịhụnanya Na-emeri Ikpe Na-ezighị Ezi
https://cms-imgp.jw-cdn.org/img/p/1112023012/univ/art/1112023012_univ_sqr_xl.jpg
rff

Ihe Mere M Ji Kwere—Ịhụnanya Na-emeri Ikpe Na-ezighị Ezi

Ihe Mere M Ji Kwere—Ịhụnanya Na-emeri Ikpe Na-ezighị Ezi

Alwande na Emma chọrọ inyere ndị mmadụ aka, ha kwuru otú nkwa ndị dị na Baịbụl si mee ka ha nwee ike imere ndị mmadụ ihe ga-abara ha uru ruo mgbe ebighị ebi. Ha metekwara ezigbo ndị enyi ha na ha dị n’otu.