Usoro Ihe Omume Mgbakọ Ukwu Ezigbo Ofufe nke Afọ 2025
Fraịdee
Ebe e si nweta isiokwu ihe omume Fraịdee bụ Matiu 4:10—“Ọ bụ Jehova bụ́ Chineke gị ka i kwesịrị ife ofufe.”
Satọdee
Ebe e si nweta isiokwu ihe omume Satọdee bụ Jọn 2:17—“Ihe gbasara ụlọ gị ga na-anụ m ọkụ n’obi.”
Sọnde
Ebe e si nweta isiokwu ihe omume Sọnde bụ Jọn 4:23—‘Na-efe Nna m n’ime mmụọ na n’eziokwu.’
Ihe Ndị Bịara Mgbakọ Kwesịrị Ịma
Ihe ndị bịara mgbakọ kwesịrị ịma.
Isiokwu A Nwekwara Ike Ịmasị Gị
GBASARA ANYỊ
Bịa Mgbakọ Ukwu nke Afọ 2025—“Ezigbo Ofufe”
Anyị na-akpọ gị ka ị bịa mgbakọ ukwu Ndịàmà Jehova nke afọ a nke ga-ewe ụbọchị atọ.
MGBAKỌ UKWU
Anyị Na-akpọ Gị Ka Ị Bịa Mgbakọ Ukwu Ndịàmà Jehova nke Afọ 2025 Isiokwu Ya Bụ “Ezigbo Ofufe”
Gịnị ka Jizọs kụziri gbasara ezigbo ofufe?
MGBAKỌ UKWU
Ihe Ụfọdụ Si n’Ihe Nkiri Si na Baịbụl Bụ́ Ozi Ọma Jizọs Kwusara: Nke 2 na Nke 3
Jizọs etoola, malitekwa ịkpọkọta ndị na-eso ụzọ ya. Ma, a malitekwara imegide ya maka ozi ọma ọ na-ekwusa.

