Usoro Ihe Omume Mgbakọ Sekit nke Afọ 2025-2026 nke Onye Nlekọta Sekit
Na-efe Chineke “n’Ime Mmụọ na n’Eziokwu”
Usoro ihe omume ụtụtụ na nke ehihie maka mgbakọ sekit nke onye nlekọta sekit.
Gee Ntị Ka Ị Nụ Mgbe A Ga-aza Ajụjụ Ndị A
A ga-aza ajụjụ ndị a ná mgbakọ sekit a.

