Disemba 29, 2025–Jenụwarị 4, 2026

AỊZAYA 14-16

Disemba 29, 2025–Jenụwarị 4, 2026

Abụ nke 63 na Ekpere | Okwu Mmeghe (1 nkeji)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

1. A Ga-atarịrị Ndị Iro Ndị Na-efe Chineke Ahụhụ

(Nkeji 10)

Ndị bi na Babịlọn dị mpako. A ga-ebibi obodo ha kpamkpam (Aịza. 14:13-15, 22, 23; ip-1 180 ¶16; 184 ¶24)

Jehova ga-ebibi onye Asiria n’ala ya (Aịza. 14:24, 25; ip-1 189 ¶1)

Moab dị ebube, ma Jehova ga-emenye ya ihere (Aịza. 16:13, 14; ip-1 194 ¶12)

Foto dị n’aka ekpe: C. Sappa/DeAgostini via Getty Images; nke dị n’aka nri: Image © Homo Cosmicos/Shutterstock

2. Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke

(Nkeji 10)

  • Aịza. 14:1, 2​—Olee otú o si bụrụ na ndị ndị na-efe Jehova “na-agbaburu ohu ga na-agbaziri ha ohu”? (w06 12/1 10 ¶11)

  • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a ị ga-achọ ịkọ?

3. Ọgụgụ Baịbụl

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

4. Ịmalite Mkparịta Ụka

(Nkeji 3) OZI ỤLỌ N’ỤLỌ. (lmd isi nke 2 nọmba nke 5)

5. N’Oge Ọzọ

(Nkeji 4) IKWUSA OZI ỌMA N’EBE NDỊ MMADỤ NA-ANỌKARỊ. (lmd isi nke 9 nọmba nke 4)

6. Okwu

(Nkeji 5) ijwbq isiokwu nke 108​—Isiokwu: Gịnị Bụ Amụma? (th ihe ọmụmụ nke 14)

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Abụ nke 2

7. Mkpa Ọgbakọ

(Nkeji 15)

8. Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ

(Nkeji 30) lfb isi nke 48-49

Okwu Mmechi (Nkeji 3) | Abụ nke 21 na Ekpere