Jun 29–Julaị 5
JEREMAYA 11-12
Abụ nke 106 na Ekpere | Okwu Mmeghe (1 nkeji)
1. Otú Anyị ‘Ga-esi Soro Ịnyịnya Na-agba Ọsọ’
(Nkeji 10)
Jeremaya tụrụ anya na a ga-akpagbu ya. Anyịnwa na-atụkwa anya na a ga-akpagbu anyị maka na anyị bụ Ndịàmà Jehova (Jere. 11:21; w04 11/1 16 ¶12)
E nwere ike iji otú ọnwụnwa ndị ga-abịara anyị n’ọdịnihu ga-esi taa akpụ tụnyere mmadụ ‘iso ịnyịnya na-agba ọsọ’ (Jere. 12:5; w11 3/15 32 ¶19)
Ịhụ ụmụnna anyị n’anya ugbu a ga-enyere anyị aka idi nsogbu ndị ga-abịara anyị n’oge oké mkpagbu (Aịza. 26:20; w23.07 6-7 ¶15-16)
2. Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke
(Nkeji 10)
Jere. 12:1, 3—Gịnị ka amaokwu ndị a na-agwa anyị gbasara otú Jeremaya na Jehova dịruru ná mma? (jr 118 ¶11)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a ị ga-achọ ịkọ?
3. Ọgụgụ Baịbụl
(Nkeji 4) Jere. 12:1-11 (th ihe ọmụmụ nke 2)
4. Ịmalite Mkparịta Ụka
(Nkeji 3) ỊGBA ÀMÀ N’OGE A NA-ANỌGHỊ N’OZI. Kpanyere mmadụ ụka mgbe onye ahụ kwuru ihe dị mma ma ọ bụ mee ihe dị mma. (lmd isi nke 1 nọmba nke 4)
5. N’Oge Ọzọ
(Nkeji 4) OZI ỤLỌ N’ỤLỌ. Onye nwe ụlọ bụ nne ma ọ bụ nna. (lmd isi nke 3 nọmba nke 3)
6. Okwu
(Nkeji 5) lmd ihe ndị ọzọ a kọwara nke A nọmba nke 17—Isiokwu: Jizọs Bụ Onye Ozizi Ukwu, Onye Ndụmọdụ Ya Na-aba Uru Mgbe Niile. (th ihe ọmụmụ nke 14)
Abụ nke 109
7. Mkpa Ọgbakọ
(Nkeji 15)
8. Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ
(Nkeji 30) lfb isi nke 98-99

