Jun 23-29

ILU 19

Jun 23-29

Abụ nke 154 na Ekpere | Okwu Mmeghe (1 nkeji)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

1. Bụrụ Ezigbo Enyi Ụmụnna Gị

(Nkeji 10)

Na-eleghara ihe ndị ha na-emejọ n’ihi ezughị okè anya (Ilu 19:11; w23.11 12-13 ¶16-17)

Na-akwado ha mgbe ihe na-esiri ha ike (Ilu 19:17; w23.07 9-10 ¶10-11)

Gosi ha ịhụnanya pụrụ iche (Ilu 19:22; w21.11 9 ¶6-7)

IHE ATỤ: Ihe ndị ị na-echeta banyere ụmụnna gị dị ka foto. Dowe naanị ndị nke gosiri ebe ụmụnna gị na-eme nke ọma.

2. Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke

(Nkeji 10)

  • Ilu 19:21​—Olee ihe anyị kwesịrị ichebara echiche mgbe ọ bụla anyị chọrọ inye mmadụ ndụmọdụ? (it-1 515)

  • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a ị ga-achọ ịkọ?

3. Ọgụgụ Baịbụl

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

4. Ịmalite Mkparịta Ụka

(Nkeji 3) ỊGBA ÀMÀ N’OGE A NA-ANỌGHỊ N’OZI. Chọta otú ị ga-esi mee ka onye ahụ mata na ị bụ Onyeàmà Jehova n’agwaghị ya ihe Baịbụl kwuru. (lmd isi nke 2 nọmba nke 4)

5. N’Oge Ọzọ

(Nkeji 4) ỊGBA ÀMÀ N’OGE A NA-ANỌGHỊ N’OZI. N’oge gara aga unu kwurịtara, ọ gwara gị na o nwere mmasị n’ihe ndị e kere eke. (lmd isi nke 9 nọmba nke 4)

6. Okwu

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Abụ nke 40

7. Mkpa Ọgbakọ

(Nkeji 15)

8. Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ

(Nkeji 30) w23 Mach, Isiokwu A Na-amụ Amụ nke 14, “Mmadụ Niile Ga-eji Ya Mata na Unu Bụ Ndị Na-eso Ụzọ M” ¶11-19

Okwu Mmechi (Nkeji 3) | Abụ nke 61 na Ekpere