Eprel 6-12
AỊZAYA 50-51
Abụ nke 88 na Ekpere | Okwu Mmeghe (1 nkeji)
1. Gee Onye Chineke Kụziiri Ihe Ntị
(Nkeji 10)
Jehova kụziiri Jizọs ihe n’eluigwe tupu ya abịa n’ụwa (Aịza. 50:4; kr 182 ¶5)
Jizọs dị njikere ịmụta ihe (Aịza. 50:5; cf 133 ¶13)
Ndị na-atụ egwu Jehova na-ege Ohu ya, bụ́ Jizọs, ntị (Aịza. 50:10; Jọn 10:27)
AJỤJỤ Ị GA-ECHEBARA ECHICHE: Olee otú m ga-esi na-adị njikere ka Jehova kụziere m ihe otú Jizọs mere?—1 Pita 2:21.
2. Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke
(Nkeji 10)
Aịza. 51:1—Olee otú anyị kwesịrị isi ghọta amaokwu a? (it “Igwu Nkume” ¶2)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a ị ga-achọ ịkọ?
3. Ọgụgụ Baịbụl
(Nkeji 4) Aịza. 50:1-11 (th ihe ọmụmụ nke 2)
4. Ịmalite Mkparịta Ụka
(Nkeji 3) ỊGBA ÀMÀ N’OGE A NA-ANỌGHỊ N’OZI. Gwa onye ọrụ ibe gị gbasara Ncheta Ọnwụ Jizọs. (lmd isi nke 2 nọmba nke 4)
5. N’Oge Ọzọ
(Nkeji 4) OZI ỤLỌ N’ỤLỌ. Onye i ziri ozi ọma bịara Ncheta Ọnwụ Jizọs. Gwa ya ka ọ bịa ọmụmụ ihe ọzọ anyị ga-enwe. (lmd isi nke 9 nọmba nke 4)
6. Ịkọwa Ihe Ndị I Kweere
(Nkeji 5) Ihe Ngosi. ijwbq isiokwu nke 140 ¶4—Isiokwu: Ọ̀ Bụ Onye Kwerehaala na Jizọs A Zọpụta Ya? (lmd isi nke 11 nọmba nke 5)
Abụ nke 99
7. Mkpa Ọgbakọ
(Nkeji 15)
8. Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ
(Nkeji 30) lfb okwu mmalite nkebi nke 12 na isi nke 74-75

